Psalms 118:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ebuliwo aka-nri Jehova elu: Aka-nri Jehova nēme ihe dìnkpà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aka nri Onyenwe anyị bụ ihe e weliri elu; aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!”