Psalms 118:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Megherenum ọnu-uzọ-ama nile nke ezi omume: M'gābà nime ha, m'gēkele Ja.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Megheere m ọnụ ụzọ ama nke ezi omume; aga m abanye nye Onyenwe anyị ekele.