Psalms 118:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nka bu ọnu-uzọ-ama Jehova nwere; Ndi ezi omume gābà nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ ọnụ ụzọ ụlọnsọ Onyenwe anyị, ebe ndị ezi omume ga-esite na ya banye.