Psalms 118:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Biko, ka ulo Eron si, Na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ndị ezinaụlọ Erọn kwuokwa sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”