Psalms 119:107 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ewedawom n'ala nke-uku: Me ka m'di ndu, Jehova, dika okwu-Gi si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ataala m ahụhụ nke ukwuu; chebe ndụ m, o Onyenwe anyị, dịka okwu gị si dị.