Psalms 119:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye agọziri agọzi ka I bu, Jehova: Zím ukpuru-Gi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otuto dịrị gị, o Onyenwe anyị; kuziere m iwu gị niile.