Psalms 119:124 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Meso orù-Gi dika ebere-Gi si di, Zíkwam ukpuru-Gi nile
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Biko mesoo ohu gị mmeso dịka ịhụnanya gị si dị ma kuziekwara m ụkpụrụ gị niile.