Psalms 119:125 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Orù-Gi ka m'bu, me ka m'ghọta ihe, Ka m'we mara ihe-àmà-Gi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Abụ m ohu gị, nye m nghọta, ka m nwee ike mara ụkpụrụ gị niile.