Psalms 119:134 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
B͕aputam na nmeb͕u nke madu: M'gēdebe kwa ihe-iriba-ama-Gi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gbapụta m site nʼaka ndị na-emegbu m, ka m nwee ike debe iwu gị.