Psalms 119:136 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Anya-miri nke di ka ọtutu miri-iyi nāb͕a anyam abua, N'ihi na ha edebeghi iwu-Gi. c
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anya mmiri akwa na-agba m nke ukwuu nʼihi na ndị mmadụ adịghị erube isi nye iwu gị.