Psalms 119:137 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye ezi omume ka I bu Jehova, Ọzọ, ihe ziri ezi ka ikpé-Gi nile bu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, ị bụ onye ezi omume, iwu gị niile zikwara ezi.