Psalms 119:138 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
I nyewo ihe-àmà-Gi nile iwu n'ezi omume Na ikwesi-ntukwasi-obi di uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụkpụrụ gị niile ziri ezi; ha kwesiri ntụkwasị obi.