Psalms 119:146 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Akpọkuwom I; zọputam, M'gēdebe kwa ihe-àmà-Gi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m akpọku gị; zọpụta m aga m erube isi nye ụkpụrụ gị niile.