Psalms 119:15 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihe-iriba-ama-Gi nile ka m'gātughari uche, M'gēlegide kwa uzọ-Gi nile anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m atụgharị uche nʼụkpụrụ gị na-atulekwa uche nʼụzọ gị niile.