Psalms 119:152 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Site na mb͕e ochie ka m'maworo site n'ihe-àmà-Gi nile, Na rue mb͕e ebighi-ebi ka I tọworo ntọ-ala-ha. r
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site na mgbe ochie ka m mụtara site nʼụkpụrụ gị, na i mere ka ha guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.