Psalms 119:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Meso orù-Gi nke-ọma, ka m'we di ndu; M'gēdebe kwa okwu-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Meere ohu gị ihe ọma, ka m nwe ike dị ndụ; aga m erubere okwu gị isi.