Psalms 119:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Wepu ita-uta na nleda n'arum; N'ihi na echebewom ihe-àmà-Gi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site nʼebe m nọ wepụ ịchị ọchị na nlelị, nʼihi na m na-edebe ụkpụrụ gị niile.