Psalms 119:29 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Wezuga uzọ okwu-ugha n'ebe m'nọ: Were kwa amara nyem iwu-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chebe m pụọ nʼụzọ aghụghọ niile; site nʼiwu gị meere m amara.