Psalms 119:31 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Araparawom n'aru ihe-àmà-Gi nile: Jehova, emela ka ihere mem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, ana m ejigidesi iwu gị niile aka ike; ekwela ka ihere mee m.