Psalms 119:35 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Me ka m'zọ ije n'okporo-uzọ nke ihe nile I nyere n'iwu; N'ihi na uzọ ahu nātọm utọ
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Duo m nʼụzọ nke iwu gị niile, nʼihi na ọ bụ nʼime ha ka m na-achọta obi ụtọ.