Psalms 119:38 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Me ka okwu-ọnu-Gi guzosiere orù-Gi ike, Bú nke diri egwu-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mezuo nkwa i kwere ohu gị, ka a tụọ egwu gị.