Psalms 119:39 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Me ka ita-utam nke m'nātu ujọ ya gabiga; N'ihi na ikpé-Gi nile di nma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Wepụ nkọcha nke m na-atụ egwu ya, nʼihi na iwu gị niile ziri ezi.