Psalms 119:49 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Cheta okwu I gwara orù-Gi, Nke I meworom ka m'chere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Cheta okwu i nyere ohu gị, nʼihi na i nyela m olileanya.