Psalms 119:62 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'etiti abali ka m'gēbili ikele Gi N'ihi ikpé nile nke ezi omume-gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼetiti abalị, aga m ebili nye gị ekele nʼihi iwu gị niile ziri ezi.