Psalms 119:64 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, uwa juputara n'ebere-Gi: Zím ukpuru-Gi nile. X
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, ụwa niile jupụtara nʼịhụnanya gị; kuziere m iwu gị niile.