Psalms 119:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēwere obi ziri ezi kele Gi, Mb͕e m'mutara ikpé nile nke ezí omume-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m eji obi ziri ezi too gị dịka m na-amụ ihe banyere iwu gị ziri ezi.