Psalms 119:92 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Asi na iwu-Gi abughi ihe nātọm utọ nke-uku, Mb͕e ahu m'gālawori n'iyì nime nweda-n'alam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A sịkwarị na iwu gị anaghị amasị m, agaara m anwụ nʼime nsogbu m.