Psalms 12:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, zọputa; n'ihi na onye-ebere agwusiwo; N'ihi na ndi kwesiri ntukwasi-obi agwupuwo n'etiti umu madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị, nyere anyị aka! Nʼihi na ndị ezi omume agwụla! Ndị kwesiri ntụkwasị obi anọkwaghị nʼetiti ụmụ mmadụ.