Psalms 12:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Gi onwe-gi, Jehova, gēdebe ha, I gēchezi ha ka ha pua n'aka ọb͕ọ a rue mb͕e ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, i ga-edebe anyị nʼudo ma sitekwa nʼaka ndị dị otu a chebe anyị ruo mgbe ebighị ebi.