Psalms 121:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēweli anyam abua le ugwu nile: Òle ebe iye-akam gēsi bia?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile, olee ebe inyeaka ga-esi bịara m?