Psalms 121:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Iye-akam nēsi n'aka Jehova bia, Onye meworo elu-igwe na uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Inyeaka m na-esite nʼaka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa bịa.