Psalms 122:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Aṅuririm ọṅu mb͕e ha nāsim, Ka ayi je n'ulo Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sị m, “Ka anyị gaa nʼụlọnsọ Onyenwe anyị.”