Psalms 124:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Asi na ọ bughi Jehova Nke diri ayi, Biko, ka Israel kwue otú a, si;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, ka Izrel kwuo,