Psalms 124:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mb͕e ahu ha gēlowori ayi na ndu, Mb͕e iwe-ha di ọku n'aru ayi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
mgbe iwe ha rere dịka ọkụ megide anyị, ha gaara eloda anyị na ndụ;