Psalms 124:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Iye-aka-ayi di n'aha Jehova, Onye meworo elu-igwe na uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Inyeaka anyị dị nʼaha Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa.