Psalms 126:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova emeworo ayi ihe uku; Ayi nāṅuri ọṅu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị emeerala anyị ọtụtụ ihe dị ukwuu, obi anyị jupụtakwara nʼọṅụ.