Psalms 127:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Dika àkú n'aka dike, Otú a ka umu amuru na mb͕e okorọbia di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka àkụ nʼaka dike nʼagha, otu a, ka ụmụ a mụtaara na mgbe okorobịa dị.