Psalms 129:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova bu onye ezi omume: O bipuwo udọ̀ nile nke ndi nēmebi iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Onyenwe anyị bụ onye ezi omume; ọ tọpụla m site nʼagbụ niile nke ndị ajọ omume.”