Psalms 13:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ka m'bùkue Jehova abù, N'ihi na Ọ mesowom nke-ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m abụku Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o mesoro m mmeso ọma.