Psalms 130:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye-nwem, ge nti olum: Ka nti-Gi nāṅa kwa nti N'olu nke aririọ-amaram nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị, nụrụ olu m. Ka ntị gị na-aṅakwa ntị nʼolu arịrịọ m, maka amara.