Psalms 130:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ buru na I riba ajọ omume nile ama, Ja, Onye-nwe-ayi, ònye gēguzo?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, a sị na i detuo mmehie niile, Onyenwe anyị, onye pụrụ iguzo?