Psalms 132:11 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Jehova aṅuworo Devid iyi bu ezi-okwu; Ọ gaghi-esi na ya laghachi azu: Ndi sitere na nkpuru nke afọ-gi ka M'gādọkwasi n'oche-eze i nwere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị ṅụrụ Devid iyi nʼeziokwu, bụ iyi nke ọ gaghị esi na ya laghachi azụ: “Otu nʼime ụmụ gị, ka m ga-eme ka ọ nọdụ nʼocheeze gị,