Psalms 132:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ezie m'gaghi-abà n'ulo-ikwū nke ulom, M'gaghi-arigo n'elu ihe-ndina nke utem;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m,