Psalms 132:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Le, ayi nuru okwu bayere ya n'Efrata: Ayi chọtara ya n'ọhia nke oké ọhia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata, anyị chọtara ya nʼubi niile nke Jearim.