Psalms 134:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù nile nke Jehova, Ndi nēguzo n'ulo Jehova n'abali nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.