Psalms 135:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, aha-Gi nādiru mb͕e ebighi-ebi; Jehova, ncheta-Gi nādiru ọb͕ọ nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi a maara aha gị ruo ọgbọ niile.