Psalms 135:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha nwere ọnu ma ha adighi-ekwu okwu; Ha nwere anya abua, ma ha adighi-ahu uzọ;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu, ha nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ.