Psalms 135:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha nwere nti abua, ma ha adighi-aṅa nti; Ọ dighi kwa iku-ume di n'ọnu-ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe, ọ dịkwaghị nkuume dị nʼime ọnụ ha.