Psalms 135:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi nēguzo n'ulo Jehova, N'ogige nile nke ulo Chineke-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
unu ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị, nʼime ogige ụlọ Chineke anyị.