Psalms 135:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ulo Livai, gọzienu Jehova: Unu ndi nātu egwu Jehova, gọzienu Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ndị ụlọ Livayị, toonu Onyenwe anyị; unu ndị na-atụ egwu ya, toonu Onyenwe anyị.